BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ụlọikpe Naịjirịa ekwela ka Diezani Alison-Madueke gosi ihe akaebe na ụlọikpe mba Briten kagburu ebubo ndị e boro ya
Diezani Alison-Madueke rịọrọ ụlọikpe ka e nye ya ohere igosi ihe akaebe banyere mmeri ahụ o nwetere n'ụlọikpe dị na mba Briten.
"Ọ bụghị nwuchi ka a nwuchiri Uche Nnaji kama ọ gara ịza oku a kpọrọ"
ICPC asaala okwu n'akụkọ na ha na-achụ Uche bụbụ Miniịsta maka ebubo asambodo.
Etu Gọọmentị Naịjirịa si kpọlata ụmụafọ ruru 269 nọ mba Saụt Afrịka n'agba nke atọ
Ngagharịiwe ndị a bụ iji kpọọ oku banyere ndị mbịarambịa si ụzọ megidere iwu bata obodo ma kpọọ oku ka ụlọọrụ Department of Home Affairs lebanye anya na ya.
Iwu hibere uweojii steeti: Ọsịsa maka ajụjụ atọ gbara ọkpụrụkpụ i kwesiri ịma
Cheta na ụlọomeiwu nta Naịjirịa akwadola atụmatụ imegharị iwu ahụ n'ụbọchị Wenezde 10 Juun, 2026.
Alaọmajiji Venezuela: Dịka ọnụọgụgụ ndị nwụrụ rịala ruo 1700, WHO etiela mkpu maka ntịwapụ ọrịa
WHO ekwuola na nsogbu ahụike echela Venezuela aka mgba dịka ihe karịrị mmadụ 1,700 nwụrụ, ebe ihe karịrị mmadụ 5,000 merụrụ ahụ n'alaọmajiji mere.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Julaị 1, 2026, Duration 0,55
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde, Julaị 1, 2026.
Gọọmenti Naịjirịa agbahapụla anyị na Saụt Afrịka - Ndị Naịjirịa
Ụmụafọ Naịjirịa bi na mba Saụt Afrịka akwaala arịrị maka oge Gọọmenti Naịjirịa na-egbu ikpọghachite na Naịjirịa.
Ntịwapụ Ebola:Gọọmenti Etiti ehiwela otu ọrụ pụrụ iche maka mgbochi nje a
Gọọmentị Naijiria ekwuola na ha ehiwela otu gbagbata ga-ahụ maka mgbochi nkesa nje ebola.
Ihe anyị ma maka 'IED' gbawara n'ahịa Mushin dị na Legọs
Akụkọ maka ihe tiwara n'ahịa Mushin dị na Legọs steeti n'ụbọchị Mọnde 22 Juun 2026.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































