Nwoke
Ọdịdị
nwoke
| Obere ụdị nke | organism |
|---|---|
| Akụkụ nke | sexual reproduction |
| Aha mkpirisi | ♂, 男, 男 |
| Agwa Unicode | ♂ |
| Megidere nke | nwanyi |
Nwoke (asụsụ Inglish boy): Na asusu Igbo, 'o' buru na 'vowelu' abua abiakota onu na otu mkpuru okwu, otu n'ime ha na 'elo' nke ozo. Ya mere na mgbe ana ede Nwoke (Nwa+oke), 'O' na elo 'A'... Nwoke bu isi nwa n'ala Igbo. N'oge gbuo, um u nwoke na enwe ihe n'ile Nna ha kpatara na ndu ya.
Nwoke = male child. Nwoke = Nwa + Oke Nwa = a child Oke = Male
ỌMỤMATỤ
[dezie | dezie ebe o si]
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]